A+ R A-

Myrtis

E-mail Εκτύπωση PDF

Myrtis has been named “friend of the United Nations”
Her message to the world leaders


Myrtis died of typhoid fever during the plague which hit Athens in the middle of the 5th Century BC. Typhoid fever is even today -2.500 years after- the cause of death for 500.000 to 700.000 people every year. Moreover, each year nearly nine million children under five are losing their lives from typhoid fever and other diseases that can be prevented and treated.

For this reason, the United Nations Regional Information Centre (UNRIC) “asked” Myrtis to become a friend of the UN Millennium Development Goals and join, in her own unique way, the United Nations world campaign "We can End Poverty".

This is how Myrtis became a friend and supporter of the United Nations. She “assumed” her duties without delay by sending a message to world leaders who attended the UN Millennium Development Goals Summit of September 2010.

So, Myrtis is not any longer only “face to face with the past” but also “face to face with the future of humanity”.

 

MYRTIS

 

myrtis_language_l “Chulaa Ubiam Tupu Afo 2015”
Ihia bu nkwa ahu di oke nkpa nke ndi ndu Mba Uwa onu Ogu ha di out nari na ogu ano na iteghete, kwere, n’ ogbako ha nwere na
United Nations Millennium Summit 2000

N’ebe ahu ka ha no wee binyesia aka n’ akwukwo inabata afo Millennium ohurua ma Kwekoritakwa imezu atumatu mmepe nke
Millennium anakpo n’oyiboo ‘Millennium Development Goals (MDG)’

I hia akporo MDGs, bu uzo asato aga esi wee kwalite ebim ndu umu ogbenyi n’mba nile nke uwa, nke ebum n’obi ya nwere usoro nyocha ma nwekwa oge mmezu. Ndi ndu nke uwa kwekoritara na ha ga emezu ihe ndia akoporo MDGs tupu afo 2015 akuru onu.
Odiri anyi ime ka ndi ndu sonyere nkwekorita ha nkwere nke ha binyekwara aka ha. Ndi mgbasa ozi nke ogbako Mba Uwa UNITED NATIONS MILLENNIUM CAMPAIGN na akwagide ma kwalite ndi nile n’uwa dum nke netinye n’olu nkwekorita ahu Otu Mba Uwa nwere banyere atumatu mmepe nke millennium MDGs.

Sonyere ndi mgbasa ozi nke ogbako Mba Uwa anakpo UN millennium Campaign, ka I wee buru, ofu nime ndi ahu mere ka ubiam laa.

MYRTIS, bu nwa agbogho si Athens, nke biri n’uwa ebe afo puku abua na nari Ise gara aga. Yabu nwa na – ezigara mba nile nke uwa ozi di akpu ma sikwa ike.

Afam bu Myrtis, nezi okwu ihia abughi ezi afam. Ndi n’eme ihe nchoputa site n’igwu ala, gurum aha choputara okpukpo m, na – afo 1994 – 1995, n’olulu ili nke eliri ihedika madu otu nari na iri ise bu ndi nwuru anwu, n’okirikiri obodo Keremakos, nke din a Athens.

I lee m anya, agam adighi ka amuru na 21st century. N’igwa gi ezi okwu, abum obere agbogho di afo iri na otu, nke biri ma nwua n Athens na 5th century BC.

Ya mere, kedi otu obere nwa Athens ochie si wee buru enyi Mba Uwa nke millennium?

O were ndi okacha mara anya na abum ofu n’ime ndi oria ogbunigiwa gburu n’obodo Athens n’oge 5th Century BC. Ha mara na ihe gburum bu oria iba typhoid nke gbukwara otu nwoke Athens anakpo Pericles. Oria gbukwara otu uzo na uzo ato madu ndi bi n’obodo mepere emepe n’oge ahu. Asikwara na obu oria ogbunigwea mere na ndi Sparta meiri ndi Athens n’ogu Peloponnesia.

Okpukpo isi m di nma ma zukwa oke. Ihia turu Prof. Manolis J Papagrigorakis, nke ulo akwukkwo mahadum Athens, n’anya. O wee malite, site na enyem aka okacha mara ndi ozo, ikpughari ihum. Ugbua I hugo etui hum di. I hugo ihe ha jir foto m luputa, eyirim otu m di n ubochi n nwuru.

Prof. Manolis J Papagrigorakis chere na “mbilite n’onwu m” ga eme ka uwa hu

Obere nwa agboho ahu nke so n’emume egwuruegwu nke emere n’Acropolis oge ndi Athens na ewu Parthenon. O chokwara iji nloghachim we zie ozi di akpu nye uwa na ndi ndu ya.

Onwum bu aghaghi eme. N’oge 5th century BC anyi enweghi amamihe ma obu

Uzo aga esi luso oria na egbu egbu ogu. Ma unu ndi nke 21st century enweghi ago ma oli. Unu nwere ihe nile na uzo mile aga eji zoputa imirikiti ndu ndi madu, iji wee zoputa ndi imirikiti umuaka di kan anwu site n oria apuru ize eze ma gwokwaa agkwo.

Kam nwusiri ihe dika puku afo abuo na nari ise aga, olile anyam bun na Ozim ga aba ndi madu nti ma mekwaa ka ndi madu lua olu banyere

Millennium Development Goal, iji ime ka a buru ihe putara ihe.

Gee m nti, ama m ihe m na ekwu, echezokwala na m toro gi, ya mere mu kwara gi ihe mara.

Myrtis bu onye ebubere uzp n’ihe mweputa akporo “Myrtis face to face with past”, nke ga amalita iga njem n’ Greek, na obodo nile mepere emepe n’ala mba ozo di iche iche.

WHO tubara anya na ndi na aria iba typhoid afo nile ga eru site na nde iri na isi ruo nde madu iri ato na ato, ebe madu ruru site na puku ise ruo puko assa na anwu afo nile site nay a. ihe dika nde umuaka iteghete ndi n’erugbehi afo ise, na anwu afo nile site n’oria apuru ugbochi egbochi ma gwoo agwoo.

 

Vivian Nnabuife

 

Go to:
http://www.wecanendpoverty.eu/millennium-friends/millennium-friends.html

to see the original UNRIC page!

 

 

Επισκέπτες

  • Εμφανίσεις Περιεχομένου : 2927607

Η Μύρτις, φίλη του ΟΗΕ

Το μήνυμά της στους ηγέτες του κόσμου (μεταφράζεται σε 24 γλώσσες!)


Περισσότερα...